 |
Picturing Nigeria bu ikpa-ike n’ ichoputa obodo nile di nime ya. Obidoo site na nchoputa onyinya ugbo-elu nke ana akpo.
Akporo ndi bi na Ibadan ka ha kwue ihe ha huru n’ obodo a. Ihe kariri izu-uka ano, ogu-ise ihe akpuru akpu na ndi echekwara-echekwa din a onya-ekwere na ikuku, nke edoziri n’ ihi ihe nchoputa. |